Very powerful, long live the igbo proverbs, and thank you very much indeed for all these proverbs. iga adi ka echi, maka na echi anaghi agwu agwu, udo diri gi nwokeoma,
@ikechukwuakunwanne79824 жыл бұрын
Igbo language is very rich and informative
@donpetemounini73903 жыл бұрын
Mkwume rigolu enu egwu a tuba ite, Akwa Okuko tiee aki ifere emegbuo mkpume.
@bradadam71185 жыл бұрын
Very good message
@johnsonanyi44235 жыл бұрын
Very good work god bless you.
@kevinonuegbu95624 жыл бұрын
Nwafor! Ndewo!
@linusucheagwu16976 жыл бұрын
Ndewo nwannem maka nke a.
@anthonyobumnemeugwuanyi66632 жыл бұрын
Very nice 👍 Much 💓💓💓 sir
@obinechekarali18614 жыл бұрын
Onye uno luo si kwe maka na ikwu ga eri ulu ya bu olu.
@greatinheaven42356 жыл бұрын
The music is a big distraction
@colinodomino67387 жыл бұрын
very powerful
@Bswahbcukjdsyvcz8307 Жыл бұрын
Ihe Olise kwuru abughi ihe ojo nihi na, igbokwuru okwu si"nwa mara nnaya amrala chi ya uche onye adi ya njo". Kama onye rere nkita zuta enwe ihe ntukwu ka no n'beya. Nke mbu bu, aha ya bu aha igbo dika: 1. Olise--- Chukwu(chineke) 2. Ogochukwu--- ihe oma chukwu mere. Ozo di ka ibe ya bu, na onwere ike Olise amaghi nnaya ma obu agburu ya. Anioma na azu ahia Igbo ndia: 1. Eke 2. Orie 3. Afor 4. Nkwo 5. dgz Ke mgbe aluchara ogu Biafra ndi Britain we saa ndi hausa/fulani isi, ka ha we ike tiye nkewa na etiti umunne umunna, yamere ndi mba miri we huta onweha dika ndi mba ozo. Ma ha akpobeghi aha aga akpo ha maka Delta bu aha bekee. Onye si na obughi onye igbo/Biafra odiya ka oga enwete ihu oma, ma obu ihe nketa na aka ndi ugwu. Ilerua anya ihu na ndi ochichi di icheiche na ala Igbo na akojo ndi Igbo ka ha we nwe ike nweta ihe nrita onye akpiri ogologo. Ya mere Olise, ndiugwu giri mee Olise onye isi ndi asum-npi ekwuruegwu bol; ka ma omaghi na, "ebe nwatakiri na aga eme onu nmanu nmanu ka ona ebutakwa isi obara obara. Onye Igwe Ocha(portharcourt) na asi na ha bughi ndi Igbo kama ha amaghi na 'agbasia oso aguo mile'. Abum onye Igbo Onye Igbo kam ga abu Uwam uwa asaa agam acho ibu onye Igbo MNK anam ekele gi. Igbo kwesuo nu..... Iya