Рет қаралды 19,741
CHAPTERS
00:00 Introduction
00:10 Na ụtụtụ a - This morning
00:25 Na ehihie a - This afternoon
00:40 Na mgede a - This evening
00:54 Na abalị a - This night
01:09 Na izu ụka a - This week
01:23 Na ọnwa a - This month
01:37 Na afọ a - This year
01:50 Nri ụtụtụ - Breakfast
02:05 nri ehihie - Lunch
02:18 Nri abalị - Dinner
02:33 Chidi afọ nri - Foodie
02:46 Nnọọ - Welcome
02:59 Gịnị mezịa? - And so what
03:11 Kwụsị ya! - Stop it
03:23 Unu ahụkwa! - Can you imagine
03:38 Si ebea pụọ - Get out of here
03:51 Gba nkịtị - Keep calm
04:03 Akam dị ọcha - I'm innocent
04:17 Eziokwu? - Really?
04:30 Atụla ụjọ - Have no fears
04:44 Kwuo eziokwu - Tell the truth
04:59 A na m abịa - I'm coming
05:12 Ezigbo mmadụ - Good person
05:26 Kwanyere onwe gị ugwu - Respect yourself
05:42 Mere m ebere - Have mercy on me
05:57 Biko gbaharam - Please forgive me
06:11 Chineke m ee! - Oh my God!
06:27 Ihe nile a? - All these?
06:40 I gbuo la m! - You've killed me
06:52 Ike ya agwụla m - I'm fed up with it
07:07 Kụọra onwe gị aka - Clap for yourself
07:20 Obugodi - Even if
07:32 Ọ gịnị? - What is it?
07:43 Ọ maka zi - It's so beautiful
07:55 Makana - Because...
08:07 Mana - However
08:20 Ọ dịkwa egwu o - It's unbelievable
08:32 Ọ gịnị dị? - What is the matter?
08:45 Ọ nkem - It's mine
08:57 Ọ nke gị? - Is it yours?
09:10 Kedụ nụ - How are you (plural)
09:22 Chukwu ekwela - May God forbid
09:34 Esogbuna - Don't worry
09:47 Nsogbu adịghị - There's no problem
10:02 Bata - Come in
10:15 Chere - Wait
10:28 Echekwala ya eche - Don't even think about it
10:42 Anwakwala anwa - Don't ever try
10:57 Ị ga asịkwa - Yeah, you'd say
11:10 Biko tufuo ya - Please throw it away
11:24 Chelụkwa o - Wait a minute
11:36 A nụ la m - I've heard
11:48 Ngwanụ - Okay
12:00 Ka m sị kwa - Thought as much
12:12 Ugbua ka ị bịara - Now you're talking
12:26 Akị ọnụ - Kiss
12:38 Ọ dị ka - Probably
12:50 Mm - Uh hu
13:01 Ụtọ obi m - Sweetheart
13:12 Ahụrụ m gị n'anya - I love you
13:25 Ịhụnanya - Love
13:38 Ịhụnanya mara mma - Love is beautiful
13:54 Ịhụnanya amaka - Love is so beautiful
14:09 Obi dị m ụtọ - I am happy
14:23 I biri ka m biri - Live and let live
14:35 Ogologo ndụ na arụ isi ike - Long life and prosperity
14:54 Nwe ndidi - Be patient
15:07 Kụọra onwe gị aka - Clap for yourself
15:22 Gosi m - Show me
15:36 Kwụrụ ọtọ - Stand up
15:48 Were ya nwayọ - Take it easy
16:00 Nwayọ nwayọ - Slowly
16:11 Mmiri na eru - The clouds are gathering
16:25 Ọ dị mma - Fine then
16:36 Nwanyị ọma - Lovely woman
16:49 Mma mma nụ - Cheers
17:01 Ije ọma - Safe journey
17:16 Ọ ihe nwute - It's a pity
17:29 Etiti abalị - Midnight
17:41 Ụzọ ụtụtụ - Early morning
17:54 Jide ya - Save it
18:09 Akụkọ mbe na agụ - Cock and bull story
18:23 Mmiri - Water
18:35 Ọkụ - Fire
18:46 Asụsụ Igbo - Igbo language
18:58 Okenye arụrụ ala - Mischevious elder
19:14 Dibịa oyibo - Medical doctor
19:25 Kọwara m ya - Explain it to me
19:39 Biko kwụsị m ebe a - Please stop me here
19:54 Biko chere obere - Please wait a little
20:10 Ha na akpọ gị - They are calling you
20:23 Oge eruwo - It is time
20:35 Ịhụnanya m - My love
20:49 Ọ dị m na obi - My love
21:03 Asa - Beauty
21:15 Asampete nwanyị - Gorgeous lady
21:30 Ọ bụ ezigbo mmadụ - He/she is a nice person
21:46 Ị mara mma - You're beautiful/handsome
21:58 Akwa gị mara mma - Your dress is beautiful
22:13 Nye anyị obere egwu - Give us music
22:29 Nye ya olu - Increase the volume
22:43 Biko bịa - Please come
22:57 Tụfịa - Eww
23:11 Ọ dị mma - It's alright
23:25 Asị ọcha - Big lie
23:39 Akụkọ - Story
23:52 Site taa gawa - From today onwards
24:07 Taa na echi - Today and tomorrow
24:22 Tupu - Before
24:35 Anyị nọ na ụlọ - We are at home
24:49 Ọ na agha eze - She's nagging
25:04 Ka anyị me udo - Let's make peace
25:28 Ka udo chịa - Let peace reign
25:32 Anyị bụ otu - We are one
25:47 Ana m aga XYZ village - I'm going to xyz village
26:09 Ana m aga... - I'm going to
26:25 Ana m achọ... - I'm looking for
26:41 Udo dịrị gị - Peace be unto you
26:58 Chukwu gọzie gị - God bless you
27:15 Kọwaa onwe gị - Introduce yourself
27:33 Ihe dị iche ga adị - There will be a change
27:50 Ke ihe i chere? - What do you think
28:04 Nkea dị iche - This is different
28:18 Ihe ndị a na nhie ndị ọzọ - These and many others
28:35 Nna anyị - Our father
28:48 Hapụwa - Never mind
29:02 Ọ na akọ aja - He's talking trash
29:17 Ị dị egwu - You're awesome
29:31 Kụwa ya - Break it
29:44 Dọka ya - Tear it
29:58 Dọbie ya - Cut it
30:11 Dọ aka na ntị - Listen carefully
30:26 Ekweghi m - I disagree
30:39 Agwala m ihe ahụ - Don't tell me that
30:54 Ị na anụ? - Are you listening/hearing?
31:07 Ị hụrụ gị? - You see you?
31:22 Ị nụ go? - Have you heard?
31:35 Ndo - Sorry
31:50 Mechie ọnụ - shutup
32:04 Nwoke ọma - Nice man
32:18 Lekwanụ anya - Just imagine
32:31 Ọ maka - It's very good
32:43 Ọ jọka - It's very bad
32:35 Ozugo - It's enough
This video is the second in the series of English/Igbo basic words and phrases.
Email- igbomadeeasy@gmail.com
Follow IG- igbome