Chi ukwu nonyere gi, Chimdi 💓 (May God stay with you)
@lutherkingtonnwobodo3839Ай бұрын
Jisie ike Ifee
@èè-fày-chóó-qóó29 күн бұрын
awww Daalu!!!
@chiderauzuegbunam4094Ай бұрын
Anyi di noo mma oo😁
@èè-fày-chóó-qóóАй бұрын
yayyyy!!! yes ooo, nnoo! 💖
@èè-fày-chóó-qóóАй бұрын
nnooo onye o bula!!
@janefrancesokere6740Ай бұрын
Jisi ike👏 chineke nna yere gi aka
@èè-fày-chóó-qóóАй бұрын
iseee!!! daalu nwanne 💓
@nkechidorarobertokeke228529 күн бұрын
Summary bu nchikota okwu mobu mkpokota okwu
@èè-fày-chóó-qóó29 күн бұрын
daalu, this is helpful! Nchikota okwu, mkpokota okwu
@ada52320 күн бұрын
I’m trying to learn Igbo, thanks for making this video. Hopefully I can speak like you one day
@èè-fày-chóó-qóóКүн бұрын
awww yayyy!! Ndewo Ada!! Daalu (thank you)!! 🥰
@èè-fày-chóó-qóóАй бұрын
Kedu?
@nkechidorarobertokeke228526 күн бұрын
Mistake bu mmeghariaa ihe mobu imeghariaa ihe. Odika ikwu, “oburu na mmadu emetachagi ihe mobu megharia ihe”, ndi kaya mara mobu kara ya ghota kwesiri inwere ya ndidi, mobu kuziere ya ofuma kama ichibaya ochi, mebeya akaja. Omume di otua anagi enye aka