Рет қаралды 40,356
Ebubechukwu bụ ezigbo nwa (Ebubechukwu is a good boy)

Ee i ee i o
Ọ na -arụrụ nne ya ọrụ (He runs errands for his mother)
Ee i ee i oh
ọ na -ehicha ụlọ, zachaa ụlọ, nyere nne ya aka isi nri
(He cleans the house, sweeps the house, helps his mother in cooking)
Ebubechukwu bụ ezigbo nwa (Ebubechukwu is a good boy)
Ee i ee i o
Ebubechukwu bụ ezigbo nwa (Ebubechukwu is a good boy)
Ee i ee i o
Ọ na -edebe onwe ya ọcha (He keeps himself clean)
Ee i ee i oh
Ọ na -asa ahụ, asacha ezé, eyiri akwa dị ọcha
(He baths himself, brush his teeth and wear a clean cloth)
Ebubechukwu bụ ezigbo nwa (Ebubechukwu is a good boy)
Ee i ee i o
Ebubechukwu bụ ezigbo nwa (Ebubechukwu is a good boy)
Ee i ee i o
ọ hụrụ ịga ụlọ akwụkwọ n'anya (He keeps himself clean)
Ee i ee i oh
Ọ na -aga n’oge, Ọ na -ede ihe, na -ege onye nkụzi ya ntị
(He goes on time, writes and listens to his teacher)
Ebubechukwu bụ ezigbo nwa (Ebubechukwu is a good boy)
Ee i ee i o
Ebubechukwu bụ ezigbo nwa (Ebubechukwu is a good boy)
Ee i ee i o
ọ hụrụ umunne ya n'anya (He loves his siblings)
Ee i ee i oh
Ọ na nyere ha aka, elekọta ha, gwusa egwu oge niile
(He helps, takes care of them and play with them everytime)